Luk 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E mechaa, ọ chụpụrụ mmụọ ọjọọ mere ka otu nwoke daa ogbi.+ Mgbe ọ chụpụchara mmụọ ọjọọ ahụ, onye ogbi ahụ ekwuwe okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya.+
14 E mechaa, ọ chụpụrụ mmụọ ọjọọ mere ka otu nwoke daa ogbi.+ Mgbe ọ chụpụchara mmụọ ọjọọ ahụ, onye ogbi ahụ ekwuwe okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya.+