Luk 12:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ma ohu nke ma ihe nna ya ukwu chọrọ, ma ọ dịghị njikere, o meghịkwa ihe nna ya ukwu chọrọ, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+
47 Ma ohu nke ma ihe nna ya ukwu chọrọ, ma ọ dịghị njikere, o meghịkwa ihe nna ya ukwu chọrọ, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+