Luk 12:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ma ohu ahụ nke ghọtara uche nna ya ukwu ma ghara ịdị njikere ma ọ bụ mee ihe kwekọrọ n’uche ya, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+
47 Ma ohu ahụ nke ghọtara uche nna ya ukwu ma ghara ịdị njikere ma ọ bụ mee ihe kwekọrọ n’uche ya, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+