Diuterọnọmi 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere. Jọn 9:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị enwe mmehie ọ bụla. Ma, ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’+ Mmehie unu+ na-adịgide.” Jems 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+
2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere.
41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị enwe mmehie ọ bụla. Ma, ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’+ Mmehie unu+ na-adịgide.”
22 Ma, bụrụnụ ndị na-eme okwu Chineke,+ unu abụla ndị na-anụ naanị ọnụnụ, ndị ji echiche ụgha na-aghọgbu onwe ha.+