Luk 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ọ pụrụ, ọ gawara n’Ugwu Oliv otú ọ na-emekarị. Ndị na-eso ụzọ ya sokwaara ya.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:39 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 282