Jọn 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ìgwè mmadụ nọkwa na-eso ya+ n’ihi na ha na-ahụ ọrụ ebube ndị ọ na-arụ* mgbe ọ na-agwọ ndị ọrịa.+