Jọn 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma oké ìgwè mmadụ nọ na-eso ya, n’ihi na ha na-ahụ ihe ịrịba ama ndị ọ na-eme n’ahụ́ ndị ọrịa.+