Jọn 6:64 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 64 Ma e nwere ụfọdụ n’ime unu na-ekweghị.” Jizọs kwuru ihe a n’ihi na site ná mmalite, ọ ma ndị na-ekweghị ekwe, marakwa onye ga-arara ya nye.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:64 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 31
64 Ma e nwere ụfọdụ n’ime unu na-ekweghị.” Jizọs kwuru ihe a n’ihi na site ná mmalite, ọ ma ndị na-ekweghị ekwe, marakwa onye ga-arara ya nye.+