Jọn 6:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Ma e nwere ụfọdụ n’ime unu na-ekweghị.” N’ihi na site ná mmalite, Jizọs maara ndị bụ́ ndị na-ekweghị ekwe na onye ahụ nke ga-arara ya nye.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:64 Ụlọ Nche,4/15/2008, p. 31
64 Ma e nwere ụfọdụ n’ime unu na-ekweghị.” N’ihi na site ná mmalite, Jizọs maara ndị bụ́ ndị na-ekweghị ekwe na onye ahụ nke ga-arara ya nye.+