Jọn 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma ọ bụrụgodị na mụ ekpee ikpe, ikpe m bụ ikpe ziri ezi n’ihi na anọghị m naanị m, kama Nna m nke zitere m nọnyeere m.+
16 Ma ọ bụrụgodị na mụ ekpee ikpe, ikpe m bụ ikpe ziri ezi n’ihi na anọghị m naanị m, kama Nna m nke zitere m nọnyeere m.+