Jọn 8:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Unu amabeghị ya,+ ma ama m ya.+ Ọ bụrụ na mụ asị na amaghị m ya, m ga-abụ onye ụgha dị ka unu. Ma ama m ya, ana m emekwa ihe o kwuru.
55 Unu amabeghị ya,+ ma ama m ya.+ Ọ bụrụ na mụ asị na amaghị m ya, m ga-abụ onye ụgha dị ka unu. Ma ama m ya, ana m emekwa ihe o kwuru.