Jọn 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ndị Juu wee gbaa ya gburugburu ma bido ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị* obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị hoo haa.”
24 Ndị Juu wee gbaa ya gburugburu ma bido ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị* obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị hoo haa.”