Jọn 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ndị Juu gbara ya gburugburu wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị hoo haa.”+
24 Ya mere, ndị Juu gbara ya gburugburu wee malite ịsị ya: “Ị̀ ga-ekowe anyị obi n’elu ruo ole mgbe? Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst,+ gwa anyị hoo haa.”+