Jọn 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekweghị na m, kwerenụ n’ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụnwa dịkwa n’otu.”+
38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekweghị na m, kwerenụ n’ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụnwa dịkwa n’otu.”+