Jọn 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ Meri a bụ onye tere Onyenwe anyị mmanụ na-esi ísì ọma ma jiri ntutu isi ya hichaa ụkwụ ya.+ Ọ bụkwa ya ka Lazarọs nwanne ya nwoke na-arịa ọrịa.
2 Ọ bụ Meri a bụ onye tere Onyenwe anyị mmanụ na-esi ísì ọma ma jiri ntutu isi ya hichaa ụkwụ ya.+ Ọ bụkwa ya ka Lazarọs nwanne ya nwoke na-arịa ọrịa.