Jọn 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’eziokwu, ọ bụ Meri ahụ nke tere Onyenwe anyị mmanụ na-esi ísì ụtọ+ ma jiri ntutu isi ya hichaa ụkwụ ya+ ka nwanne ya nwoke Lazarọs na-arịa ọrịa.
2 N’eziokwu, ọ bụ Meri ahụ nke tere Onyenwe anyị mmanụ na-esi ísì ụtọ+ ma jiri ntutu isi ya hichaa ụkwụ ya+ ka nwanne ya nwoke Lazarọs na-arịa ọrịa.