Jọn 13:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe Judas natachara ya ibé achịcha ahụ, Setan banyere n’ime ya.+ Jizọs wee sị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 270 Ụlọ Nche,7/1/1990, p. 8
27 Mgbe Judas natachara ya ibé achịcha ahụ, Setan banyere n’ime ya.+ Jizọs wee sị ya: “Ihe ị na-eme, mee ya ọsọ ọsọ.”