-
Ọrụ Ndịozi 2:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mgbe ọtụtụ ndị nụrụ ụzụ a, ha gbakọtara, ihe na-emenụ jukwara ha anya, n’ihi na onye ọ bụla nụrụ ka ndị na-eso ụzọ Jizọs na-ekwu okwu n’asụsụ nke ya.
-