-
Ọrụ Ndịozi 2:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ya mere, mgbe a nụrụ ụzụ a, ìgwè mmadụ gbakọtara ma nọrọ ná mgbagwoju anya, n’ihi na onye ọ bụla nụrụ ka ha na-ekwu okwu n’asụsụ nke ya.
-