Ọrụ Ndịozi 7:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Kama ọ bụ ụlọikwuu Molọk+ na kpakpando chi Rifan ka unu na-ebu aga ebe dị iche iche, ya bụ, arụsị ndị unu mere ka unu na-efe ha. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha gaa n’ebe dị anya karịa Babịlọn.’+
43 Kama ọ bụ ụlọikwuu Molọk+ na kpakpando chi Rifan ka unu na-ebu aga ebe dị iche iche, ya bụ, arụsị ndị unu mere ka unu na-efe ha. N’ihi ya, m ga-eme ka a dọrọ unu n’agha gaa n’ebe dị anya karịa Babịlọn.’+