Ọrụ Ndịozi 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Na Damaskọs, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Ananayas.+ Onyenwe anyị kpọrọ ya òkù n’ọhụụ, sị: “Ananayas!” O wee sị: “Onyenwe anyị, lee m.”
10 Na Damaskọs, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Ananayas.+ Onyenwe anyị kpọrọ ya òkù n’ọhụụ, sị: “Ananayas!” O wee sị: “Onyenwe anyị, lee m.”