Ọrụ Ndịozi 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Na Damaskọs, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Ananayas,+ Onyenwe anyị gwara ya n’ọhụụ, sị: “Ananayas!” O wee sị: “Lee m, Onyenwe anyị.”
10 Na Damaskọs, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Ananayas,+ Onyenwe anyị gwara ya n’ọhụụ, sị: “Ananayas!” O wee sị: “Lee m, Onyenwe anyị.”