Ọrụ Ndịozi 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, Ananayas gawara ebe ahụ. Mgbe ọ banyere n’ụlọ Sọl nọ, o bikwasịrị ya aka n’isi, sị ya: “Sọl, nwanna m, Onyenwe anyị Jizọs, onye pụtara n’ihu gị mgbe ị nọ n’ụzọ na-abịa, zitere m, ka i wee hụwa ụzọ ma jupụta na mmụọ nsọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:17 Ịgba Àmà, p. 63
17 N’ihi ya, Ananayas gawara ebe ahụ. Mgbe ọ banyere n’ụlọ Sọl nọ, o bikwasịrị ya aka n’isi, sị ya: “Sọl, nwanna m, Onyenwe anyị Jizọs, onye pụtara n’ihu gị mgbe ị nọ n’ụzọ na-abịa, zitere m, ka i wee hụwa ụzọ ma jupụta na mmụọ nsọ.”+