Ọrụ Ndịozi 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Obi malitere iru ọgbakọ niile dị na Judia na Galili na Sameria+ ala n’oge ahụ, okwukwe ha ana-esikwukwa ike. Ha nọkwa na-ehikwu nne maka na ha na-atụ egwu Jehova,* mmụọ nsọ ana-akasikwa ha obi.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:31 Ịgba Àmà, p. 65-66 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2017, p. 13 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 314/15/2007, p. 226/1/1990, p. 15
31 Obi malitere iru ọgbakọ niile dị na Judia na Galili na Sameria+ ala n’oge ahụ, okwukwe ha ana-esikwukwa ike. Ha nọkwa na-ehikwu nne maka na ha na-atụ egwu Jehova,* mmụọ nsọ ana-akasikwa ha obi.+
9:31 Ịgba Àmà, p. 65-66 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2017, p. 13 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 314/15/2007, p. 226/1/1990, p. 15