-
Ọrụ Ndịozi 9:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ka Pita ka nọ na Lida, Dọkas rịawara ọrịa, mechaakwa nwụọ. Ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ ebe ahụ wee saa ya ahụ́ ma busa ya n’otu ọnụ ụlọ dị n’elu.
-