-
Ọrụ Ndịozi 9:37Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
37 Ma n’ụbọchị ndị ahụ, ọ dabara na ọ dara ọrịa wee nwụọ. Ya mere, ha sara ya ahụ́ ma dọba ya n’otu ọnụ ụlọ dị n’elu.
-