Ọrụ Ndịozi 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 M wee zie ozi ozugbo ka a kpọọ gị. I meela otú i si bịa. Ugbu a, anyị niile agbakọtala n’ihu Chineke ịnụ ihe niile Jehova* gwara gị ka i kwuo.”
33 M wee zie ozi ozugbo ka a kpọọ gị. I meela otú i si bịa. Ugbu a, anyị niile agbakọtala n’ihu Chineke ịnụ ihe niile Jehova* gwara gị ka i kwuo.”