Ọrụ Ndịozi 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, m ziri ozi ozugbo ka a kpọọ gị, i mekwara nke ọma wee bịa ebe a. N’ihi ya, anyị niile nọ ugbu a n’ihu Chineke ịnụ ihe niile Jehova nyere gị iwu ka i kwuo.”+
33 Ya mere, m ziri ozi ozugbo ka a kpọọ gị, i mekwara nke ọma wee bịa ebe a. N’ihi ya, anyị niile nọ ugbu a n’ihu Chineke ịnụ ihe niile Jehova nyere gị iwu ka i kwuo.”+