-
Ọrụ Ndịozi 17:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ma ụfọdụ ndị sooro ya, ghọọkwa ndị na-eso ụzọ Jizọs. Ụfọdụ n’ime ha bụ Dayọnisiọs, onye bụ́ ọkàikpe n’ụlọikpe Ariopagọs, na otu nwaanyị aha ya bụ Damaris, nakwa ndị ọzọ.
-