Ọrụ Ndịozi 17:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ma ndị ikom ụfọdụ sonyeere ya wee ghọọ ndị kwere ekwe, ụfọdụ n’ime ha bụ Dayọnisiọs, bụ́ ọkàikpe nke ụlọikpe Ariopagọs,+ na otu nwaanyị aha ya bụ Damaris, na ndị ọzọ ma e wezụga ndị a. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:34 Ụlọ Nche,7/15/2010, p. 31
34 ma ndị ikom ụfọdụ sonyeere ya wee ghọọ ndị kwere ekwe, ụfọdụ n’ime ha bụ Dayọnisiọs, bụ́ ọkàikpe nke ụlọikpe Ariopagọs,+ na otu nwaanyị aha ya bụ Damaris, na ndị ọzọ ma e wezụga ndị a.