Ọrụ Ndịozi 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ nọrọ ọnwa atọ ebe ahụ. Ma, mgbe ọ na-achọ ịba ụgbọ mmiri ga-ebuga ya Siria, ọ chọpụtara na ndị Juu akpaala nkata igbu ya.+ N’ihi ya, o kpebiziri isi Masedonia laghachi. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:3 Ịgba Àmà, p. 167-168 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 316/15/1990, p. 21
3 Ọ nọrọ ọnwa atọ ebe ahụ. Ma, mgbe ọ na-achọ ịba ụgbọ mmiri ga-ebuga ya Siria, ọ chọpụtara na ndị Juu akpaala nkata igbu ya.+ N’ihi ya, o kpebiziri isi Masedonia laghachi.