Ọrụ Ndịozi 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:3 Ịgba Àmà, p. 167-168 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 316/15/1990, p. 21
3 Mgbe ọ nọrọ ọnwa atọ n’ebe ahụ, o kpebiri isi na Masedonia laghachi, n’ihi na ndị Juu kpaara ya nkata+ mgbe ọ nọ na-achọ iso ụgbọ mmiri gawa Siria.