-
Ọrụ Ndịozi 21:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Mgbe anyị nọchara ụbọchị ole anyị chọrọ ịnọ ebe ahụ, anyị gawara ebe ọzọ. Ma ha niile, ma ụmụ nwaanyị ma ụmụaka, durutere anyị n’ụsọ osimiri dị n’azụ obodo ahụ. Anyị wee gbuo ikpere n’ala n’ụsọ osimiri ahụ, kpee ekpere
-