Ọrụ Ndịozi 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, mgbe anyị nọchara ụbọchị ndị ahụ, anyị pụrụ wee malite njem anyị; ma ha niile, ma ndị inyom ma ụmụaka, dupụrụ anyị ruo ọbụna ná mpụga obodo. Anyị gburu ikpere n’ala+ n’ụsọ osimiri wee kpee ekpere Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:5 Ịgba Àmà, p. 176
5 Ya mere, mgbe anyị nọchara ụbọchị ndị ahụ, anyị pụrụ wee malite njem anyị; ma ha niile, ma ndị inyom ma ụmụaka, dupụrụ anyị ruo ọbụna ná mpụga obodo. Anyị gburu ikpere n’ala+ n’ụsọ osimiri wee kpee ekpere