-
Ọrụ Ndịozi 21:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Ma ụfọdụ ndị ahụ gbakọrọnụ malitere na-eti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ ana-eti ihe ọzọ. Ebe ọchịagha ahụ na-amataghị ihe na-emenụ n’ihi aghara ahụ ndị mmadụ nọ na-akpa, o kwuru ka a kpọta ya n’ogige ndị agha.
-