Ọrụ Ndịozi 21:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ malitere iti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ na-etikwa ihe ọzọ.+ Ya mere, ebe ya onwe ya na-enweghị ike ịmata ihe ọ bụla doro anya n’ihi oké aghara ahụ, o nyere iwu ka a kpọta ya n’ogige ndị agha.+
34 Ma ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ malitere iti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ na-etikwa ihe ọzọ.+ Ya mere, ebe ya onwe ya na-enweghị ike ịmata ihe ọ bụla doro anya n’ihi oké aghara ahụ, o nyere iwu ka a kpọta ya n’ogige ndị agha.+