Ndị Rom 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma e si n’ike mmụọ nsọ mee ka a mara na ọ bụ Ọkpara Chineke+ mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ.+ Ọ bụ ya bụ Jizọs Kraịst Onyenwe anyị.
4 Ma e si n’ike mmụọ nsọ mee ka a mara na ọ bụ Ọkpara Chineke+ mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ.+ Ọ bụ ya bụ Jizọs Kraịst Onyenwe anyị.