Ndị Rom 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma bụrụ onye e si n’ike Chineke+ kpọọ Ọkpara Chineke+ dị ka mmụọ+ nke ịdị nsọ si dị, site n’ime ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie+—ee, Jizọs Kraịst Onyenwe anyị,
4 ma bụrụ onye e si n’ike Chineke+ kpọọ Ọkpara Chineke+ dị ka mmụọ+ nke ịdị nsọ si dị, site n’ime ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie+—ee, Jizọs Kraịst Onyenwe anyị,