Ndị Rom 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ebe ọ bụ na a kpọọla anyị ndị ezi omume ugbu a n’ihi ọbara ya,+ o doro anya na a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị ka Chineke ghara iwesa anyị iwe.+
9 Ebe ọ bụ na a kpọọla anyị ndị ezi omume ugbu a n’ihi ọbara ya,+ o doro anya na a ga-esi n’aka ya zọpụta anyị ka Chineke ghara iwesa anyị iwe.+