Ndị Rom 7:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, mgbe di ya nọ ndụ, a ga-akpọ ya nwaanyị na-akwa iko ma ọ lụọ nwoke ọzọ.+ Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, iwu di ya ejighịzi ya. Ọ bụghị nwaanyị na-akwa iko ma ọ lụọ nwoke ọzọ.+
3 N’ihi ya, mgbe di ya nọ ndụ, a ga-akpọ ya nwaanyị na-akwa iko ma ọ lụọ nwoke ọzọ.+ Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, iwu di ya ejighịzi ya. Ọ bụghị nwaanyị na-akwa iko ma ọ lụọ nwoke ọzọ.+