Ndị Rom 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, mgbe di ya nọ ndụ, a ga-akpọ ya nwaanyị na-akwa iko ma ọ bụrụ na ọ ghọọ nwunye nwoke ọzọ.+ Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, o siwo n’iwu nke di ya pụọ nwere onwe ya, nke mere na ọ bụghị nwaanyị na-akwa iko ma ọ bụrụ na ọ ghọọ nwunye nwoke ọzọ.+
3 N’ihi ya, mgbe di ya nọ ndụ, a ga-akpọ ya nwaanyị na-akwa iko ma ọ bụrụ na ọ ghọọ nwunye nwoke ọzọ.+ Ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, o siwo n’iwu nke di ya pụọ nwere onwe ya, nke mere na ọ bụghị nwaanyị na-akwa iko ma ọ bụrụ na ọ ghọọ nwunye nwoke ọzọ.+