Ndị Rom 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na mgbe anyị na-ebi ndụ otú ahụ́ anyị chọrọ, ihe ọjọọ ndị na-agụ ahụ́ anyị agụụ, bụ́ ndị Iwu ahụ* mere ka a mata, nọ na-eme ka anyị na-eme mmehie. Mkpụrụ ọ na-amịkwa bụ ọnwụ.+
5 N’ihi na mgbe anyị na-ebi ndụ otú ahụ́ anyị chọrọ, ihe ọjọọ ndị na-agụ ahụ́ anyị agụụ, bụ́ ndị Iwu ahụ* mere ka a mata, nọ na-eme ka anyị na-eme mmehie. Mkpụrụ ọ na-amịkwa bụ ọnwụ.+