Ndị Rom 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na mgbe anyị nọ na-eme ihe dị ka anụ ahụ́ si chọọ,+ ọchịchọ mmehie, nke Iwu ahụ kpaliri, nọ na-akpa ike n’ahụ́ anyị ka anyị wee mịara ọnwụ mkpụrụ.+
5 N’ihi na mgbe anyị nọ na-eme ihe dị ka anụ ahụ́ si chọọ,+ ọchịchọ mmehie, nke Iwu ahụ kpaliri, nọ na-akpa ike n’ahụ́ anyị ka anyị wee mịara ọnwụ mkpụrụ.+