Ndị Rom 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Esi m n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị na-ekele Chineke. N’ihi ya, n’ime obi m, m na-agbara iwu Chineke ohu. Ma n’ahụ́ m, m na-agbara iwu mmehie ohu.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:25 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2017, p. 12 Ụlọ Nche,12/1/1997, p. 11
25 Esi m n’aka Jizọs Kraịst Onyenwe anyị na-ekele Chineke. N’ihi ya, n’ime obi m, m na-agbara iwu Chineke ohu. Ma n’ahụ́ m, m na-agbara iwu mmehie ohu.+