Ndị Rom 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyịnwa bụ́ ndị nwetara mkpụrụ mbụ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, anyị na-asụkwa ude n’ime onwe anyị+ ka anyị na-echeresi ike ka e mee ka anyị bụrụ ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị.
23 Ọ bụghị naanị nke ahụ, kama anyịnwa bụ́ ndị nwetara mkpụrụ mbụ ahụ, ya bụ, mmụọ ahụ, anyị na-asụkwa ude n’ime onwe anyị+ ka anyị na-echeresi ike ka e mee ka anyị bụrụ ụmụ,+ ka e jiri ihe mgbapụta tọhapụ ahụ́ anyị.