1 Ndị Kọrịnt 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nweghị onye ọ bụla n’ime ndị niile na-achị ụwa a* ma gbasara amamihe a,+ n’ihi na ọ bụrụ na ha ma ya, ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube.*
8 O nweghị onye ọ bụla n’ime ndị niile na-achị ụwa a* ma gbasara amamihe a,+ n’ihi na ọ bụrụ na ha ma ya, ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube.*