1 Ndị Kọrịnt 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Afọ ò jula unu eju ugbu a? Ùnu abaala ọgaranya? Ùnu bụzi ndị eze+ hapụ anyị? Ọ dị m ka ya bụrụ na unu bụzi ndị eze, ka anyị wee soro unu bụrụ ndị eze.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Ụlọ Nche,1/15/2008, p. 221/15/1994, p. 17-18
8 Afọ ò jula unu eju ugbu a? Ùnu abaala ọgaranya? Ùnu bụzi ndị eze+ hapụ anyị? Ọ dị m ka ya bụrụ na unu bụzi ndị eze, ka anyị wee soro unu bụrụ ndị eze.+