1 Ndị Kọrịnt 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 anyị jikwa aka anyị na-arụsi ọrụ ike.+ Mgbe ndị mmadụ na-akparị anyị, anyị na-agọzi ha.+ Mgbe ha na-akpagbu anyị, anyị na-enwe ndidi, na-atachikwa obi.+
12 anyị jikwa aka anyị na-arụsi ọrụ ike.+ Mgbe ndị mmadụ na-akparị anyị, anyị na-agọzi ha.+ Mgbe ha na-akpagbu anyị, anyị na-enwe ndidi, na-atachikwa obi.+