1 Ndị Kọrịnt 7:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma, ọ bụrụ na mmadụ ekpebie na ya agaghị alụ di ma ọ bụ nwunye,* n’ihi na ọ naghị agụ ya, ya abụrụkwa na ọ kwụsiri ike n’ihe o kpebiri, nakwa na ọ na-ejideli onwe ya, ọ ga-abara ya uru.+ 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:37 Ụlọ Nche,10/15/2011, p. 17
37 Ma, ọ bụrụ na mmadụ ekpebie na ya agaghị alụ di ma ọ bụ nwunye,* n’ihi na ọ naghị agụ ya, ya abụrụkwa na ọ kwụsiri ike n’ihe o kpebiri, nakwa na ọ na-ejideli onwe ya, ọ ga-abara ya uru.+