-
1 Ndị Kọrịnt 10:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ọ bụrụ na onye na-abụghị nwanna akpọọ unu òkù, unu achọọkwa ije, rienụ ihe ọ bụla o bupụtaara unu, n’ajụghị ase ọ bụla maka akọnuche unu.
-